Incubator:Main Page/ig
- You can read this page in other languages. The language menu is here.

Ịbiaruola Wikimidiya Ịnkụbetọ!
Nka bụ Wikimidiya Ịnkụbetọ, ebe ike mmepụta arụmarụ Wikimidiya na asụsụ ọhụrụ di iche iche na Wikipediya, Wikibụkụs, Wikiniụsụ, Wikikwotụ, Wikshọnarị na Wikivọyeji nọ. Na eba ka a n'ahazi, depụta ma tụle ya tụpụ ndi Wikimidiya Faụndeshọnu ewepụtara ya ọha.
Ọ bụ ezie na ntụle arụmarụ wikis na Wikimidiya Ịnkụbetọ eweghi ike inọ nke onwa ya, mana onye ọbụla nyere ike igụ ya ma rụọ ọrụ na ya dika arụmarụ Wikimidiya ndi ọzọ.
Mbipụta asụsụ ọhụrụ na Wikivasiti ga aga na Beta Wikivasiti, na ndi nke Wikisọsụ ga aga na Multilingual Wikisọsụ.
Ị nweghi ike ịmalite arụmarụ ọhụrụ n'isi ebe a. Nanị ihe ị nwere ike ime bu ibido ntapịa arụmarụ dị bu adị ebe a na-asụsụ ọhụrụ. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmalite arụmarụ ọhụrụ, gaa na meta:aro arụmarụ ọhụrụ, kama ọ bụrụ iwepụta ntule ka-ịchọrọ, leeba Wịkịspọ anya.
Ebe a ka wịkị nile na-arụ ọrụ di.
| These have been approved and/or created: | These are active and might get their own site soon:
|
These will likely stay here: |
Otu esi amalite wịkị ntule ọhụrụỌbụrụ na ịchọrọ ibido mbipụta arụmarụ asụsụ ọhụrụ, i ga enweta ntụziaka na Enyemaka:Ntụziaka Biko mara ebeụlọ Iwu. Ụfọdụ iwu ndi di mkpa:
Otu esi enye aka ikwado wịkị ntule na ỊnkubetọỌ bụrụ na ị ma asụsụ wiki ntule ya nọ ebe a, biko jisie ike tinye aka ịkwado wiki ntule ahụ. Biko tinye nganihu kwesiri ekwesi n'ihuakwụkwọ nile ị deputara. Mụtakwuo banyere nganihu. |
[edit]
2026
2025
| |
|
Mkpọtụrụ/Enyemaka
|
Wịkịmịdịya Faụndeshọnụ nwere ọtụtụ arụmarụ ọrụ dị n'efu ndị ọzọ ha na-ekesa n'asụsụ dị iche-iche.
Nkà ihe ọmụma n'efu.
Ọkọwa okwu na tesaọrọs.
Ọba ọrụ dị n'efu.
Ọba nsere okwu.
Free textbooks and manuals
Free learning materials and activities
The free online travel guide
Directory of species
The free knowledge base
Shared media repository
Wikimedia project coordination
Wiki software development
Library of functions