User talk:Juliegwen

Add topic
From Wikimedia Incubator
Latest comment: 2 years ago by Juliegwen in topic Ụmụ nwanyi na ezinụlọ dị iche iche.

Welcome to Wikimedia Incubator!

At the right there are some important links, and here are some tips and info:

  • If you haven't created a user page yet, please create one with for example Babel templates on it.
  • You can select your interface language in your preferences.
  • If you make articles, templates or categories, don't forget to add a prefix!
  • If your knowledge of English is good, you can help with translating pages to other languages you know, so more people can understand them!
  • If you want to translate the interface, please go to Translatewiki.net and follow their instructions.
If you have any questions, feel free to ask them on Incubator:Community Portal.

-- Welcoming Bot 20:06, 13 March 2022 (UTC)Reply

Ụmụ nwanyi na ezinụlọ dị iche iche.[edit source]

N'agbanyeghi ihie ndị umunwanyi na ezinụlọ dị ichie ichie na agabiga, ha hụrụ onwe ha ka ndị gụsịrị ike na okwu ha na ihu na ezinụlọ ha bu ezinụlọ no na udo bu nke aga eji amatu na obodo.

Mgbe mbụ, umunwanyi na ala Igbo bu ndi ana ahụ dika ndị na enyere nne na nna ha aka na oru ụgbọ ma obu nyere ha aka site na ihu na áhà ezinụlọ ha bu nke ga anọ site na ọgbọ rue na ọgbọ.

Umunwanyi na eme ka aha ezinụlọ ha bụrụ nke ga anogide site na iluta nwanyị ga amụta nwa nwoke ma obu mụtara nne na nna ha nwa nwoke ka eme ka ezinụlọ ahụ buru nke ga enwe ọṅụ ókwú na amala.

Ugbua, umunwanyi aburu la ndị na eme ka áhà ezinụlọ ha bụrụ nke ga adịgide site na iruru nna ha obi, ije akwụkwọ na inyere ụmụnne ha ndị ọzọ aka ka ha bụrụ ndị gụsịrị ike na obodo.

Umunwanyi ndị lụrụ di na agbanyeghị na ha lụrụ di na enyere nne na nna ha aka site na ileta ha na nkà, iroputara ha ihie ha ga eri na ịgba mbọ hụ na ahụ dị ha ike rue mgbe ha ga akwusi iku ume.

Ọtụtụ umunwoke ndị na ihie ma gụọ akwụkwọ ugbua na enyere nwunye ha ma obu ụmụaka ndi nwanyị aka site na ịzụ ha na uloakwukwo primari, sekondiri na mahadum nwé hụ na ha bu ndi gụsịrị ike ma kwụrụ ọtọ na obodo anyi ùgbúà.

Ka anyi gbá nu mbọ hụ na anyị zuru ụmụ nwanyi anyị maka na "ichie di ime". Echi nwere ike muo nwoke ma obu nwanyi mànà nkè ọbula omuru, ka anyị gbaa mbọ zuo yá kà onwé ike ibara gị na obodo ono na ime ya uru.