User:Vivian Ubah

From Wikimedia Incubator

Aha m bu Nwada Vivian Ubah. A bu mu nwa afo igbo na obodo Nigeria. Ihe gbasara amamihe na mmuta n’ amasim nke ukwu, n’ ihi ya, ihe gbasara akwukwo di m mkpa. Obi di m anuri maka iheoma Wikimedia na-aru. Achoro m ka m sorokwa nweta mmuta amamihe a, ma nyefekwa-amamihe nke m n’uwa nile.

My name is Vivian Ubah. I am proudly from the Igbo ethnic group in Nigeria. I love learning, therefore I take education seriously. I love what Wikimedia is doing and I also want to learn and transfer knowledge globally.


Vivian Ubah
Babel user information
ig-N Òjìème â nà à ghọtàsụrụ Ìgbòdiàlà.
en-3 This user has advanced knowledge of English.
Users by language