Wt/ig/isi

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > isi
Jump to navigation Jump to search

Isi

Nkọwa[edit]

  1. Isi bụ aha eji akọwa otu n'ime akụkụ ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ nke gunyere ụbụrụ,ntutu isi,anya,ọnụ,imi, dgz.
  2. A na-ejikwa ya akọwa ihe mbido.
isi mmadu

Nkeji asụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Isi ya buru ibu
  2. Isi ọwụwa bụ ọria di n'isi
  3. Isi ebe mbido.

Mkpọpụta[edit]

igbo





Olumba[edit]

Ishi na olu ndi Enugu steeti

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[[1]]

German[edit]

Haupt Oberhaupt

French[edit]

Chef