Wt/ig/iri ekpe

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > iri ekpe
Jump to navigation Jump to search

iri ekpe

nkọwa[edit]

  1. iwere oke ruru gi dika nkegi
  2. iketa oke akụnaụba nna gi dika oke nkegi

nkeji asusu[edit]

ngwaa

omumaatu[edit]

  1. ihe ụzondu ritere na ekpe nna ya bụ otu ụlọ elu, ugbọala abụọ nakwa obosara ala abụọ

mkpọputa[edit]

olumba[edit]

ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

=bekee[edit]

[1]