Wt/ig/ire-ụzọ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ire-ụzọ
Jump to navigation Jump to search

ire-ụzọ

Nkọwa[edit]

ire ụzọ

ire ụzọ bụ aha ịhe e jị akpọchi ihe maọbụ akpọghe ịhe akpọchiri akpọchi ọnụ ụzọ, ụgbọala, igbe wee diri gawa.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha .

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Okafọ bụ onye na-ejide ire uzọ

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Igodo


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

key