Wt/ig/ikpu uro

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ikpu uro
Jump to navigation Jump to search

Ịkpụ ụrọ

Nkọwa[edit]

Nke a bụ iji ụrọ wee kpụpụta ihe dị iche dị ka udu egwu, udu, ite, efere wee diri gawa.

Torso of richly decorated neolithic potttery, Museum of Western Bohemia, 187710.jpg

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Eji ikpụ ụrọ mara ndi ọhaọzara nke dị n'ebonyi stefi

Mkpoputa[edit]

Olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

pottery