Wt/ig/ihu akwukwo

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ihu akwukwo
Jump to navigation Jump to search

ihu akwụkwọ

Nkọwa[edit]

otu níme akwụkwọ ọgụgụ ejikọtara ọnụ

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmumaatụ[edit]

guo ihu akwukwo nke mbu

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

iwu ekwụkwọ [Abọ in udi local government area in Enugu state]
iru akwụkwọ [onicha in Anambra state]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

page