Wt/ig/ihere

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ihere
Jump to navigation Jump to search

ihere


Nkowa[edit]

Ihere bụ okwu na akọwa ọnọdụ mmadu na oge ahu.


Nkeji asusu[edit]

Nkọwa aha

Ọmumaatu[edit]

  • Ihere na eme Chibuzo ikwu okwu na oha.
  • Amara bụ onye ihere


Mkpoputa[edit]

Ọlumba[edit]

iwhere [Abọ in udi LGA in Enugu state

Ntughari n'asusu ozo[edit]

English[edit]

Shy