Wt/ig/ihe ngosi akaoru mmadu

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ihe ngosi akaoru mmadu
Jump to navigation Jump to search

ihe ngosi akaoru mmadu

Nkọwa[edit]

nke a bu onodu ngosiputa ihe mmadu ji aka ya emeputa n'udi nri akwa ihe omumu sayensi w.d.g

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

anyi mere ihe ngosi akaoru n'ulo akwukwo anyi

Mkpoputa[edit]

Olumba[edit]

Ntughari n'asusu ozo[edit]

Bekee[edit]

exhibition