Wt/ig/ihe mmuta

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ihe mmuta
Jump to navigation Jump to search

ihe mmuta

nkọwa[edit]

ozi, nghọta na aka ọrų maọbụ mmųta e nwetara site n'ogụgụ akwụkwọ, nkuzi, ọzụzụ enyere gi.

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

O nwere ihe mmụta gbasara obide akwụkwọ asụsụ igbo

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

bekee[edit]

knowledge