Wt/ig/ihe kpatara

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ihe kpatara
Jump to navigation Jump to search

ihe kpatara

Nkọwa[edit]

Nke a bu ihe butere maọbu ihe ebu n'uche wee chọọ ime ihe.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

ihe kpatara m ji amụ asụsụ igbo bụ ka asụsụ igbo ghara inwụ

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

cause