Wt/ig/ghee

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ghee
Jump to navigation Jump to search

ghee

Nkọwa[edit]

usoro iji mmanụ ọpapa maọbu mmanụ nri naani wee sie ji, akara, ogede w.d.g.

Nkejiasụsụ[edit]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[edit]

ghee ji ahụ ka anyi rie

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

fry