Wt/ig/gee ntị
Jump to navigation
Jump to search
gee ntị
Nkọwa[edit | edit source]
gee ntị bu itinye uchu ma-nụta na ntị ihe mmadụ na-ekwu maọbụ ihe na-eme na gburugburu gị.
Nkejiasụsụ[edit | edit source]
Ngwaa
Ọmụmaatụ[edit | edit source]
- gee ntị n'ihe onye nkuzi na-akuzi.
- Ị gee ntị na-enye aka na nghọta.
Mkpọpụta[edit | edit source]