Wt/ig/erimeri

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > erimeri
Jump to navigation Jump to search

Erimeri

Igbo[edit]

  • Erimeri bụ ihe ndi mmadu na ata na ọnụ, maọbụ ihe a na añụ-añụ.
  • Erimeri bụ kwa ihe oriri ọbụla na edozi ahụ ma nyekwa mmadu ụme.

Aha[edit]

  1. Erimeri bụ aha a na akpọ ihe a na eri-eri.

Ọmụmatụ[edit]

  1. Erimeri anyi ga eri taa bụ ọka.
  2. Ụgonna adigi eji erimeri ya egwuegwu.
  3. Erimeri na mmiri bụ ihe abụọ di mkpa ahụ mmadu chọrọ.

Mkpọpụta[edit]

Audio pronunciation in Igbo language for the word "Erimeri"




Olumba[edit]

Ihe oriri n'asusu Nkanu di n'Enugwu steeti.

Myịrị-okwu[edit]

Nri

Ntụgharị okwu[edit]

Food