Wt/ig/ekele

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ekele
Jump to navigation Jump to search

Ekele

Nkọwa[edit]

Ụzọ anyi si egosi nsọpụrṷ ma-ọbụ nnabata, ezi ozi na ihunanya.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụụ[edit]

  1. Ekele anyi mara mma
  2. Ekele na-egosi nsọpụrụ

Mkpọpụta[edit]

= Olumba[edit]

Ighe ọnụ bụ aha ndi Ezeagu n' Enugwu steeti n' akpọ ekele

Ntụgharị n"asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Greeting