Wt/ig/efere

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > efere
Jump to navigation Jump to search

Efere



Nkọwa[edit | edit source]

  1. Efere bụ ihe eji etinye ihe oriri. Efere nwere ike saa-asa ma ọ bụ mie-emie. Efere na-abia na ụdi di ichiche, dika efere nkụwa, rọba maọbụ alụminum.
Efere

Nkejịasųsų[edit | edit source]

Aha

Ǫmụmaatụ[edit | edit source]

  1. Tiyerem anụ n' efere
  2. Efere nri m juru eju

Mkpọpụta[edit | edit source]

efere





Olumba[edit | edit source]

Afele, Ewhele

Ntụgharị n'asųsų ọzọ[edit | edit source]

Bekee[edit | edit source]

plate