Wt/ig/ebe a na-edesa ihe ochie

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ebe a na-edesa ihe ochie
Jump to navigation Jump to search

Ebe a na-edesa ihe ochie

Nkọwa[edit]

Ebe a na-edesa ihe ochie bụ ụlọ a na-edebe ihe ndị megoro ochie nke a chọrọ iji eme ncheta.

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

ụlọ ebe a na-edesa ihe ochie nke di n'obodo ọgụ gbara ọkụ

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ụlọ ihe ochie n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu steeti


Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

museum