Wt/ig/Bidoro

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | ig(Redirected from Wt/ig/bidoro)
Wt > ig > Bidoro
Jump to navigation Jump to search

Bidoro

Nkọwa[edit]

Nke a bụ ọnọdu na egosi na ihe ebidolari, ya bụ n'ihe ana-ekwu maka ya amalitera Ime kemgbe.

Nkejịasụsụ[edit]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[edit]

Ha "bidoro" ide ule n' elekere isii. Ụkọchụkwụ "bidoro" ụka ahụ kemgbe ututu.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Nghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

started