Wt/ig/biara

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > biara
Jump to navigation Jump to search

biara

Nkọwa[edit]

  1. biara bu ihe a na-eji egosi agwa mmadụ kpachagoro n'ụdị na onye ahụ abiachala laa
  2. biara bu nke na-egosi tensi ndindinaazụ bia

Nkejiasụsụ[edit]

Ngwaa

Ọmumaatụ[edit]

  1. onye nkuzi biara taa
  2. Anyi gara ule mgbe ọ biara

Nkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[[1]]