Wt/ig/atụrụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > atụrụ
Jump to navigation Jump to search

Atụrụ


Nkọwa[edit | edit source]

Otu n'ime anụmanụ chukwu kere bụ nke na-ebi n'ulọ. A na-azụ ya maka oriri maọbụ orire iji nweta ego.

atụrụ


Nkejịasụsụ[edit | edit source]

Aha

Ọmụmaatụ[edit | edit source]

Atụrụ nna m di ọtụtụ

Mkpọpụta[edit | edit source]

Olumba[edit | edit source]

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[edit | edit source]

Bekee[edit | edit source]

sheep