Wt/ig/arụsi

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > arụsi
Jump to navigation Jump to search

arụsi


Nkọwa[edit]

Nke a bụ chi dị iche iche ndi Ịgbo na ekpe tupu ndi ọcha eweta uka

Shree Gopalakrishna Deity, Nileshwaram.jpg

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

E nwere arụsị dị ịche ịche dịka, arụsi ogwugwu,arụsi ọkịja n'ndi ọzọ. Aha arụsi obodo anyi bụ odomaagana. E nwere nnukwu arụsi nwekwa obere arụsi.

M̀kpọpụta[edit]


Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

deity