Wt/ig/apataụkwụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > apataụkwụ
Jump to navigation Jump to search

Apataụkwụ

Nkọwa[edit]

Nke a bụ mpaghara ahụ mmadụ dị na mgbagote ukwu mmadụ nke na- enyere ịga ije aka. Ọ bụ akụkụ ahụ eji aga ije.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Apataụkwụ m na afụm ụfụ. Emerụrụ m ahụ n' apataụkwụ m.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ụtakụ ụkwụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Thigh