Wt/ig/anyinya ibu

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > anyinya ibu
Jump to navigation Jump to search

anyịnya ibu

Nkọwa[edit]

Nke bụ ụdi anụmanụ si n'ezinaulo inyinya bu nke na enwe ntị ogologona mkpụmkpụ ụkwụ. A na-ejikwa ya ebu ibu.

Several donkeys (Equus asinus) grazing.jpg

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

Ụgbọala kuburu anyịnya ibu ahụ n'okporo ụzọ

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

donkey