Wt/ig/anwụrụọkụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > anwụrụọkụ
Jump to navigation Jump to search

anwụrụọkụ

Nkọwa[edit]

Ihe na-esi n'ọkụ nkụ, akwụkwọ, rọba maobu akwa, nri esinyere n'ọkụ apụta. O na-adi ma na acha ka urukpuru eluigwe.

Ognisko ubt 0126.jpeg



Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmumaatụ[edit]

Ụlọ ahụ na-akwụ anwụrụ.

Mkpọpụta[edit]

anwụrụọkụ




Olumba[edit]

Ntughari nasusu ozo[edit]

Bekee[edit]

Smoke