Wt/ig/anụ ahụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > anụ ahụ
Jump to navigation Jump to search

anụ ahụ

Nkọwa[edit]

Anụ ahụ bu ahu mmadụ maọbụ anụmanụ na abughi okpụkpụ

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Anụ ahụ nwata a ahụ dị nlo

Mkpọpụta[edit]

anu ahu




Olumba[edit]

Anụkpa ahụ na onu ndi ezeagu n'enugwu steeti

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

skin