Wt/ig/akwụnakwụna

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > akwụnakwụna
Jump to navigation Jump to search

akwụnakwụna

Nkọwa[edit]

Akwụnakwụna bụ onye ọ bula tụmaadị nwaanyị ya na ọtụtụ ụmụ nwoke na-enwe mmekọrita iji nweta ego.

akwụnakwụna




Nkejiasụsụ[edit]

Aha.

ọmụmaatụ[edit]

Amaka na-agba akwụnakwụna n' obodo oyibo.

Mkpọpụta[edit]

akwụnakwụna






Olumba[edit]

Akwụlakwụla


akwụna n'olu ndị Abọ nke di n'Udi


Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

bekee[edit]

prostitute