Wt/ig/akwụkwọ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > akwụkwọ
Jump to navigation Jump to search

Akwụkwọ


Igbo[edit]

  1. Akwụkwọ bụ otu n'ime akọrọngwa eji ede ihe.
  2. A na-eji ya arụpụta ihe akwụkwọ' nakwa were ya akuzi ihe n'ụlọakwụkwọ
  3. E nwere ụdị akwụkwọ dị iche iche: akwụkwọ odide na akwụkwọ ọgụgụ.

Aha[edit]

  1. Akwụkwọ bụ aha ihe.

Ọmụmatụ Ahịrịokwu[edit]

  1. Edekwala ihe n' akwụkwọ ahụ.
  2. Gụọ akwụkwọ gị nke ọma.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Myịrị-okwu[edit]

Ntụgharị okwu[edit]

English[edit]

Book