Wt/ig/akara mmaghaokwu

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > akara mmaghaokwu
Jump to navigation Jump to search

akara mmaghaokwu

Nkọwa[edit]

akara mmaghaokwu na-egosi na odee chefuru mkpumokwu ọ chọrọ ide n'ime ahiri okwu.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Odee akwụkwọ ji akara mmaghaokwu wee dezicha miniti nzụkọ anyi mere n'izu gara aga.

Mkpọpụta[edit]

akara mmaghaokwu




Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

caret