Wt/ig/aja

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > aja
Jump to navigation Jump to search

aja

Nkọwa[edit]

  1. aja bu kiri kiri okwute na ekpose na ala
  2. A na-eji aja arụ ulo ma emekwa ihe ndi ọzọ
aja

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Nri ahụ di aja
  2. Aja juru n'ụlọ ahụ
  3. Ndi biara ebe a dika aja dị n'ala

Mkpọpụta[edit]

aja




Olumba[edit]

uzuzu na olu ndi ezeagụ n' enugwu steeti

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[edit]

bekee[edit]

sand