Wt/ig/ahia

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ahia
Jump to navigation Jump to search

ahịa

Nkọwa[edit]

  1. Ahia bụ ebe a na-ere ma na-azụta ihe ndi di iche iche.

Ụfọdụ ahia nwere ụbọchi ha ji azụ ahia.

Tengeru market.jpg

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Orie Abọ bụ aha ahia na-azụ n'ụbọchi orie
  2. A na-ere nri nakwa ihe ndi ọzọ di iche iche n' ahia


Mkpọpụta[edit]

ahịa





Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[[1]] [[category:wt/ig/]

German[edit]

Markt

French[edit]

Marché

Russian[edit]

рынок

Italian[edit]

[https:/it.wiktionary.org/wiki/Mercato Mercato]

Portuguese[edit]

Mercado