Wt/ig/aha

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > aha
Jump to navigation Jump to search

Aha

Nkọwa[edit]

  1. Aha bụ mkpụrụokwu eji mara mmadụ, anụmanụ, ebe maọbụ ihe.
  2. A na-eji aha akpọ mmadụ, anụmanụ, ebe maọbụ ihe dị iche iche.

Nkejiasụsu[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. aha mmadụ bụ Okeke, Nwaanyimma
  2. aha anụmanụ Nkita,Enyi,Agụ,Ụmụnnụnụ w.d. g.
  3. aha ebe di iche iche Amerika, Enugu, Ọnicha,Ụlọakwụkwọ w.d.g.
  4. aha Ihe nkịtị Oche,Akwa,Osisi,Ite,Mmiri w.d.g.

Mkpọpụta[edit]

aha






Olumba[edit]

igbo pronunciation

Ewha [Abor in Udi LGA of Enugu State]


afa

Afa n'olu igbo ndị Anambra





Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

Noun