Wt/ig/ahụhụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ahụhụ
Jump to navigation Jump to search

ahụhụ

nkọwa[edit]

ọnọdụ ahụ ụfụ maọbụ mekpa ahụ mmadụ nọ na ya nke na anaghị enye obi ụtọ.


nkejiasụsụ[edit]

aha

ọmụmaatụ[edit]

ọ tagbuola onwe ya n' ahụhụ

mkpọpụta[edit]

olumba[edit]

emekute bụ aha ndi ezeagụ na enugwu steeti na-akpọ ihe mmekpe ahụ nke mmadụ na enwe .

ewhụwhụ nabọ nke dị n'udi na Enugwu steti

ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

bekee[edit]

suffering