Wt/ig/achịcha bụredị

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > achịcha bụredị
Jump to navigation Jump to search
Achịcha bụredị
Achicha


Nkọwa[edit]

  1. Achicha bụredi bụ ihe a na eri-eri, ana eji ya aṅụ tii tụmadị n'ụtụtụ.
  2. A na eji ọka akwọrọ-akwọ, akpụ akwọrọ-akwọ maọbụ fụlọọ emepụta achịcha bụredi.

Nkejịasụsụ[edit]

 Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Mama zụtara anyi achicha bụredị mgbe ọ na alọta ọrụ bekee.

Mkpọpụta[edit]

Achicha




Olumba[edit]

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

Bread