Wt/ig/ mmeri

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > mmeri
Jump to navigation Jump to search

mmeri

Nkọwa[edit]

Mmeri bụ mmadụ ituru ugo n'ihe ọbụla ọ na-eme

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Ndi obodo Umunze tuuru ugo n'agha.
  2. Etuuru m ugo dika onye mekarichara nke ọma n'ule ọmụmụ asụsụ Igbo na Koleeji na kwa mahadum.

Mkpọpụta[edit]

mmeri





Olumba[edit]

Mmeli

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Victory