Wt/ig/ Nsọala

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nsọala
Jump to navigation Jump to search

Nsoala

Nkọwa[edit]

  1. Nsọala bụ ụmụ ihe iwu obodo megidere mmadụ ime bụ nke onye dara iwu a nwere ntaramahụhụ.
  2. ihe obodo na asọ nsọ.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Ọ bụ Nsọala n'ala Igbo nwanne na nwanne ịkwaa iko.
  2. Ọ bụkwa nsọala mmadụ iji aka ya gbuo onye ya.
  3. Nna Ogechi dinara Ogechi.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Nsoani

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Taboo