Wt/ig/Uli Anya

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Uli Anya
Jump to navigation Jump to search

Uli Anya

Nkọwa[edit]

Nke a bụ ihe ụmụ nwanyi n'ede n'anya. Eji ya achọ mma. Ọ n'adi na udu agwa di iche iche dika, ojii,odo,ọbala w.d.g.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Uli anya enyim nwanyi tere bụ sọ mma

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Eye_liner