Wt/ig/Udele

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Udele
Jump to navigation Jump to search

Udele

Nkọwa[edit]

Nke a bụ udi nnụnụ na-eri anụ rere ere

Udele


Nkejị asụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Udele iri nọ n'elu osisi di n'ogige ulo akwụkwọ anyi

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Udene na'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Vulture