Wt/ig/Osisi Nkwụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Osisi Nkwụ
Jump to navigation Jump to search

Osisi Nkwụ

Nkọwa[edit]

Nke a bụ ụdịrị osisi na-epu n'ala igbo bụ nke a na-esi na ya enweta ihe di iche iche dịka mmanụ nri, ude nakwa ihe eji emenwu ọkụ.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmatụ[edit]

osisi nkwụ bara oke uru n'ala igbo

mkpọpụta[edit]

olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Beeke[edit]

palm_tree