Wt/ig/Oria oke Shuga

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Oria oke Shuga
Jump to navigation Jump to search

ọrịa oke Shuga

Nkọwa[edit]

Nke bụ udị ọria iri oke shuga na-ebute n'ahụ mmadu onye ahụ ga-ana-anyu mmamiri ugboro ugboro. Akpari ga-akpọ ya nkụ.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Nnemochie na-aria ọrịa shuga

mkpọputa[edit]

olumba[edit]

oya mamiri bu oya nke ana ewata site n' iri oke oto biri-biri nke ana akpo shuga.oya mamiri a bu aha nke enyere ya n' olu ezeagu n' enugu steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

bekee[edit]

[1]