Wt/ig/Ololo

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ololo
Jump to navigation Jump to search

Ololo


Gaa na Karama

Nkọwa[edit]

  • Ololo bụ ihe e ji agba-nye ihe di mmiri-mmiri, dika mmiri, mmanu, mmanu-ọku, mmanya, w.d.g.

Nejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmatụ[edit]

1. Wetara m Ololo ka mụ were tinye mmanu-ọku.

2. E jim Ololo were tinye mmiri.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Karama

==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

English[edit]

Bottle