Wt/ig/Ogologo

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ogologo
Jump to navigation Jump to search

Ogologo

Nkọwa[edit]

  1. Ogologo bụ okwu eji akowa onye toro eto.
  2. A na-eji ogologo akọwa kwa ihe ọbụla toro eto.

Nkeji asụsụ[edit]

ngwaa

Ọmụmatu[edit]

  1. eyim nwoke tolu ogologo.
  2. Osisi ọrji toru ogologo
  3. E toro mụ ogologo

Mkpọpụta[edit]

olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

bekee[edit]

tall