Wt/ig/Ogige ndi soja

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ogige ndi soja
Jump to navigation Jump to search

Nkọwa[edit | edit source]

Nke a bụ ebe obibi ndi soja. Ogbe ebe ha na ndi ezinaulo ha na-ebi. Ọ na-adi obosara nke na enwe ụlọ akwụkwọ, ụlọ ọgwụ nakwa ama egwuregwu n' ogige a.

CCC members lined up to go inside barracks (3226044943).jpg

Nkejịasụsụ[edit | edit source]

Aha

Ọmụmaatụ[edit | edit source]

Enyi m,agakwala nso n'ogige a, ọ bụkwa nke ndi soja

Mkpọpụta[edit | edit source]

Olumba[edit | edit source]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit | edit source]

Bekee[edit | edit source]

barracks