Wt/ig/Nwayọ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nwayọ
Jump to navigation Jump to search

Nwayọ

Nkọwa[edit | edit source]

Nwayọ bu iji obi umeala, agwadi nlo maọbụ obi ebere wee mee ihe, gwa mmadu okwu maobu kpaa agwa di iche iche.

Nkejịasụsụ[edit | edit source]

Nkowaaha

Ọmụmaatụ[edit | edit source]

Oji nwayọ aga anaghi emerụ ahụ

Mkpọpụta[edit | edit source]

nwayo




Olumba[edit | edit source]

Doloogbe na asusu Ezeagu Local Government di na Enugwu Steeti

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit | edit source]

Bekee[edit | edit source]

gentle