Wt/ig/Nwamba

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nwamba
Jump to navigation Jump to search

Nwamba

Nkọwa[edit]

Nwamba bu anumanu nwere ukwu ano. o na-ebi n'ulo ma n'ebikwa n'ohia.o na-eri ufodu ihe mmadu na-eri.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Omụmaatụ[edit]

ewrem nwamba were aji ocha n'ulo m.Oji nwuru nwamba ya gaa ahia.

Mkpoputa[edit]

Olumba[edit]

Ntughari n'asusu ozo[edit]

Bekee[edit]

cat