Wt/ig/Nturi ukwu

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nturi ukwu
Jump to navigation Jump to search


Nkọwa[edit]

NKe a bụ ọria n'emekari umu ntakiri di n'agbata otu afọ ruoo n'afọ ise. Ọria a na-emetuta akwara n'ekpuchi ọkpụkpụ azụ mmadụ. Ya mere o ji akpọwu ukwu maọbụ aka ndi ọ na-eme.


Nkejiasụsụ[edit]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Ọ bụ oria nturi ukwu mere na nwa ahụ anaghi aga ije.

Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]