Wt/ig/Ntụ oyi

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ntụ oyi
Jump to navigation Jump to search

Ntụ oyi

Nkọwa[edit]

nke a bu igwe ndi oyibo mebere neme ka ulo, moto maobu ihe ndi ọzọ juo oyi.

ntu oyi

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

ime uno oru m' nwere ntu oyi ohuru n' ime ya.

Mkpọpụta[edit]

ntụ oyi




Olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

air-conditioner