Wt/ig/Nsoala

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nsoala
Jump to navigation Jump to search

Nsoala

Nkọwa[edit]

  1. Nsọala bụ ihe ala na-asọ asọ
  2. Ihe ndi a obodo na-asọ bụ nke achọgi ka onye obụla mee

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Mazi Okeke mere nsọala n'afọ gara aga
  2. Nsọala okoro mere ka na aria ya ahụ

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ajọ ihe na asụsụ Nkanụ di n'Enugwu steeti.

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

abomination