Wt/ig/Nnoneelu

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nnoneelu
Jump to navigation Jump to search

Nnoneelu

Nkọwa[edit]

Nke a bụ nọmba ndi ahụ di n'elu mgbe anyi na-eme ọnụogụgụ nke mkpekere

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

1/4, 2/6, 3/7, 8/10

  1. ndi a niile bucha Nnoneelu
  2. Nnoneelu di ebe a bụ 1, 2, 3, nakwa 8

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

numerator