Wt/ig/Nne

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nne
Jump to navigation Jump to search

Nne

Nkọwa[edit]

  1. Nne bụ aha a na-akpọ nwanyi mụrụ nwa maọbụ nwere nwa.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụụ[edit]

  1. Aha Nne ya bụ Ọbiageri.
  2. Nne ya bụ onye Igbo.
  3. Eji m nne mụ eme ọnụ.
  4. Ọ bụ nne mụrụ ya.

Mkpọpụta[edit]

Nne




Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Mother

German[edit]

Mutter

French[edit]

Mère

Italian[edit]

Madre

Portuguese[edit]

Mãe

Russian[edit]

мать

Hausa[edit]

uwa